Ọrụ Ndịozi 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ndị ikom Izrel, nụrụnụ okwu ndị a: Jizọs Onye Nazaret,+ nwoke nke Chineke gosiri unu n’ihu ọha site n’ọrụ ndị dị ike+ na ihe ebube na ihe ịrịba ama ndị Chineke mere site n’aka ya n’etiti unu,+ dị nnọọ ka unu onwe unu maara, 1 Ndị Kọrịnt 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ejighị m okwu ire ụtọ nke amamihe gwa unu okwu ma ọ bụ kwusaara unu ozi ọma, kama e ji m ngosipụta nke mmụọ nsọ na ike,+
22 “Ndị ikom Izrel, nụrụnụ okwu ndị a: Jizọs Onye Nazaret,+ nwoke nke Chineke gosiri unu n’ihu ọha site n’ọrụ ndị dị ike+ na ihe ebube na ihe ịrịba ama ndị Chineke mere site n’aka ya n’etiti unu,+ dị nnọọ ka unu onwe unu maara,
4 ejighị m okwu ire ụtọ nke amamihe gwa unu okwu ma ọ bụ kwusaara unu ozi ọma, kama e ji m ngosipụta nke mmụọ nsọ na ike,+