1 Ndị Kọrịnt 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ọrụ ndị a niile ka otu mmụọ nsọ ahụ na-arụ.+ Ọ na-ekenye+ onye ọ bụla n’otu n’otu dị ka o si chọọ.+ Ndị Efesọs 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ebe o mere ka anyị mara ihe nzuzo dị nsọ+ nke uche ya. Ihe nzuzo a bụ dị ka ihe dị ya ụtọ si dị bụ́ nke o zubere n’ime onwe ya+ Mkpughe 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “I kwesịrị ekwesị, Jehova, bụ́ Chineke anyị, ịnata otuto+ na nsọpụrụ+ na ike,+ n’ihi na ọ bụ gị kere ihe niile,+ ọ bụkwa n’ihi uche gị+ ka ha ji dịrị, ọ bụkwa ya mere e ji kee ha.”+
11 Ma ọrụ ndị a niile ka otu mmụọ nsọ ahụ na-arụ.+ Ọ na-ekenye+ onye ọ bụla n’otu n’otu dị ka o si chọọ.+
9 ebe o mere ka anyị mara ihe nzuzo dị nsọ+ nke uche ya. Ihe nzuzo a bụ dị ka ihe dị ya ụtọ si dị bụ́ nke o zubere n’ime onwe ya+
11 “I kwesịrị ekwesị, Jehova, bụ́ Chineke anyị, ịnata otuto+ na nsọpụrụ+ na ike,+ n’ihi na ọ bụ gị kere ihe niile,+ ọ bụkwa n’ihi uche gị+ ka ha ji dịrị, ọ bụkwa ya mere e ji kee ha.”+