Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mkpughe 5:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ihe niile e kere eke ndị dị n’eluigwe na n’elu ụwa na n’okpuru ala+ na n’elu oké osimiri, na ihe niile dị n’ime ha, ka m nụkwara ka ha na-asị: “Ka ngọzi na nsọpụrụ+ na otuto+ na ike dịrị Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ dịkwara Nwa Atụrụ ahụ,+ ruo mgbe niile ebighị ebi.”

  • Mkpughe 7:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 sị: “Amen! Ka ngọzi na otuto na amamihe na ekele na nsọpụrụ na ike+ na ume dịrị Chineke anyị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.”+

  • Mkpughe 11:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 sị: “Anyị na-ekele gị,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ Onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i werewo ike gị dị ukwuu+ wee malite ịchị achị dị ka eze.+

  • Mkpughe 12:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 M wee nụ oké olu nke si n’eluigwe sị:

      “Nzọpụta+ na ike+ na alaeze nke Chineke+ anyị na ikike nke Kraịst+ ya amalitewo ugbu a, n’ihi na a chụdawo onye ahụ nke na-ebo ụmụnna anyị ebubo, onye na-ebo ha ebubo n’ihu Chineke+ anyị ehihie na abalị!

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya