Jọn 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya+ dị nnọọ ka ha na-asọpụrụ Nna ya. Onye na-adịghị asọpụrụ Ọkpara ahụ adịghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+ 1 Timoti 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 onye naanị ya nwere anwụghị anwụ,+ onye bi n’ìhè a na-apụghị iru nso,+ onye mmadụ ọ bụla na-ahụtụbeghị, ọ dịghịkwa mmadụ ọ bụla pụrụ ịhụ ya.+ Ka nsọpụrụ+ na ike ebighị ebi dịrị ya. Amen.
23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya+ dị nnọọ ka ha na-asọpụrụ Nna ya. Onye na-adịghị asọpụrụ Ọkpara ahụ adịghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+
16 onye naanị ya nwere anwụghị anwụ,+ onye bi n’ìhè a na-apụghị iru nso,+ onye mmadụ ọ bụla na-ahụtụbeghị, ọ dịghịkwa mmadụ ọ bụla pụrụ ịhụ ya.+ Ka nsọpụrụ+ na ike ebighị ebi dịrị ya. Amen.