Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 118:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Jaa bụ ebe mgbaba m na ike m,+

      Ọ ghọkwaara m nzọpụta.+

  • Luk 1:69
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 69 O mewokwa ka mpi+ nzọpụta biliere anyị n’ụlọ Devid bụ́ ohu ya,

  • Ndị Rom 13:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Na-emekwanụ otú a, n’ihi na unu maara oge ahụ a kara aka, na oge awa ahụ eruwo ka unu teta n’ụra,+ n’ihi na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị ghọrọ ndị kwere ekwe.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 6:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 N’ihi na ọ na-asị: “Ọ bụ n’oge a na-anabata ndị mmadụ ka m nụrụ olu gị, ọ bụkwa n’ụbọchị nzọpụta ka m nyeere gị aka.”+ Lee! Ugbu a bụ oge a na-anabata ndị mmadụ karịsịa.+ Lee! Ugbu a bụ ụbọchị nzọpụta.+

  • Ndị Hibru 9:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 otú a kwa ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro+ ka o buru mmehie nke ọtụtụ ndị;+ mgbe ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa+ ya nke ugboro abụọ,+ ọ gaghị abụ n’ihi mmehie,+ ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa ya.+

  • 1 Pita 1:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 unu ndị ike Chineke na-echebe site n’okwukwe+ maka nzọpụta+ a na-aga ikpughe+ n’oge ikpeazụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya