Jọn 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị aghaghị ịrụ ọrụ nke onye zitere m mgbe ìhè ka dị;+ abalị+ na-abịa, mgbe mmadụ ọ bụla na-apụghị ịrụ ọrụ. Ndị Hibru 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ma na-agbanụ ibe unu ume+ kwa ụbọchị, n’ogologo oge a nke a pụrụ ịkpọ “Taa,”+ ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịbụ onye ike dị aghụghọ+ nke mmehie mere ka obi ya kpọchie.
4 Anyị aghaghị ịrụ ọrụ nke onye zitere m mgbe ìhè ka dị;+ abalị+ na-abịa, mgbe mmadụ ọ bụla na-apụghị ịrụ ọrụ.
13 ma na-agbanụ ibe unu ume+ kwa ụbọchị, n’ogologo oge a nke a pụrụ ịkpọ “Taa,”+ ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịbụ onye ike dị aghụghọ+ nke mmehie mere ka obi ya kpọchie.