19 ma nchegbu+ nke usoro ihe a na ike dị aghụghọ nke akụnụba+ na ọchịchọ+ maka ihe ndị ọzọ na-awabata ma kpagbuo okwu ahụ, o wee ghọọ nke na-amịghị mkpụrụ.+
10 sitekwa n’iji ụdị ajọ omume niile+ na-eduhie ndị na-ala n’iyi,+ ka ọ bụrụ ihe e ji kwụọ ha ụgwọ n’ihi na ha anabataghị ịhụnanya+ maka eziokwu ahụ ka e wee zọpụta ha.+