Ilu 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ì legidewo ya anya, n’agbanyeghị na o nweghị ihe ọ bụ?+ N’ihi na ọ na-emere onwe ya nku dị ka nke ugo wee fepụ chee ihu n’eluigwe.+ Mak 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe Jizọs legharịchara anya, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Lee otú ọ ga-esi siere ndị nwere ego ike+ ịba n’alaeze Chineke!”+ Luk 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jizọs lere ya anya wee sị: “Lee ka ọ ga-esi siere ndị nwere ego ike ịba n’alaeze Chineke!+ 1 Timoti 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya na-adaba n’ọnwụnwa+ na ọnyà na ọtụtụ ọchịchọ ndị amamihe na-adịghị na ha,+ ndị na-emerụkwa ahụ́, ndị na-emekwa ka mmadụ mikpuo ná mbibi na ịla n’iyi.+ 2 Timoti 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Dimas+ agbahapụwo m n’ihi na ọ hụrụ usoro ihe dị ugbu a n’anya,+ ọ gawokwa Tesalonaịka; Kresens agaa Galeshia,+ Taịtọs agaa Dalmeshia.
5 Ì legidewo ya anya, n’agbanyeghị na o nweghị ihe ọ bụ?+ N’ihi na ọ na-emere onwe ya nku dị ka nke ugo wee fepụ chee ihu n’eluigwe.+
23 Mgbe Jizọs legharịchara anya, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Lee otú ọ ga-esi siere ndị nwere ego ike+ ịba n’alaeze Chineke!”+
9 Otú ọ dị, ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya na-adaba n’ọnwụnwa+ na ọnyà na ọtụtụ ọchịchọ ndị amamihe na-adịghị na ha,+ ndị na-emerụkwa ahụ́, ndị na-emekwa ka mmadụ mikpuo ná mbibi na ịla n’iyi.+
10 N’ihi na Dimas+ agbahapụwo m n’ihi na ọ hụrụ usoro ihe dị ugbu a n’anya,+ ọ gawokwa Tesalonaịka; Kresens agaa Galeshia,+ Taịtọs agaa Dalmeshia.