Ndị Hibru 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, na-agbanụ ibe unu ume kwa ụbọchị ebe ọ bụ na anyị ka bi n’oge ahụ a kpọrọ “Taa,”+ ka onye ọ bụla n’ime unu wee ghara ikwe ka ike dị aghụghọ nke mmehie mee ka obi ya kpọchie. Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:13 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 101 Ụlọ Nche,1/1/1998, p. 8
13 Ma, na-agbanụ ibe unu ume kwa ụbọchị ebe ọ bụ na anyị ka bi n’oge ahụ a kpọrọ “Taa,”+ ka onye ọ bụla n’ime unu wee ghara ikwe ka ike dị aghụghọ nke mmehie mee ka obi ya kpọchie.