Ndị Hibru 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ma na-agbanụ ibe unu ume+ kwa ụbọchị, n’ogologo oge a nke a pụrụ ịkpọ “Taa,”+ ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịbụ onye ike dị aghụghọ+ nke mmehie mere ka obi ya kpọchie. Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:13 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 101 Ụlọ Nche,1/1/1998, p. 8
13 ma na-agbanụ ibe unu ume+ kwa ụbọchị, n’ogologo oge a nke a pụrụ ịkpọ “Taa,”+ ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịbụ onye ike dị aghụghọ+ nke mmehie mere ka obi ya kpọchie.