1 Ndị Eze 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ Mkpughe 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ihe ndị a gasịrị, mmụọ nsọ malitere ozugbo iduzi m: ma, lee! otu ocheeze+ dị n’eluigwe,+ e nwekwara onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ.+
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
2 Mgbe ihe ndị a gasịrị, mmụọ nsọ malitere ozugbo iduzi m: ma, lee! otu ocheeze+ dị n’eluigwe,+ e nwekwara onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ.+