Job 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Setan wee zaa Jehova, sị: “Ọ̀ bụ n’efu ka Job na-atụ egwu Chineke?+ Zekaraya 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee gosi m Jọshụa+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà ka o guzo n’ihu mmụọ ozi Jehova, Setan+ guzokwa n’aka nri ya ka o guzogide+ ya.
3 O wee gosi m Jọshụa+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà ka o guzo n’ihu mmụọ ozi Jehova, Setan+ guzokwa n’aka nri ya ka o guzogide+ ya.