Mkpughe 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee nụ oké olu nke si n’eluigwe sị: “Nzọpụta+ na ike+ na alaeze nke Chineke+ anyị na ikike nke Kraịst+ ya amalitewo ugbu a, n’ihi na a chụdawo onye ahụ nke na-ebo ụmụnna anyị ebubo, onye na-ebo ha ebubo n’ihu Chineke+ anyị ehihie na abalị!
10 M wee nụ oké olu nke si n’eluigwe sị: “Nzọpụta+ na ike+ na alaeze nke Chineke+ anyị na ikike nke Kraịst+ ya amalitewo ugbu a, n’ihi na a chụdawo onye ahụ nke na-ebo ụmụnna anyị ebubo, onye na-ebo ha ebubo n’ihu Chineke+ anyị ehihie na abalị!