Ilu 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị gaghị atụ egwu ihe mberede ọ bụla nke na-emenye ụjọ,+ ị gaghịkwa atụ egwu oké ifufe mmiri nke na-abịakwasị ndị ajọ omume, n’ihi na ọ na-abịa.+ Aịzaya 41:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Elegharịla anya n’ụjọ, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike.+ M ga-enyere gị aka.+ M ga-eji aka nri m+ nke ezi omume+ jidesie gị ike.’
25 Ị gaghị atụ egwu ihe mberede ọ bụla nke na-emenye ụjọ,+ ị gaghịkwa atụ egwu oké ifufe mmiri nke na-abịakwasị ndị ajọ omume, n’ihi na ọ na-abịa.+
10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Elegharịla anya n’ụjọ, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike.+ M ga-enyere gị aka.+ M ga-eji aka nri m+ nke ezi omume+ jidesie gị ike.’