Abụ Ọma 147:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jeruselem, jaa Jehova mma.+Zayọn, too Chineke gị.+ Aịzaya 60:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+ Ndị Hibru 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+
19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+
10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+