Abụ Ọma 63:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na obiọma gị dị mma karịa ndụ,+Egbugbere ọnụ m ga-aja gị mma.+ Abụ Ọma 117:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 117 Toonụ Jehova, unu mba niile;+Jaanụ ya mma, unu ebo niile.+