Abụ Ọma 117 Toonụ Jehova, unu mba niile;+Jaanụ ya mma, unu ebo niile.+ 2 N’ihi na obiọma* o nwere n’ebe anyị nọ dị ukwuu;+Eziokwu+ Jehova na-adịru mgbe ebighị ebi.Toonụ Jaa!+