Abụ Ọma 94:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe m sịrị: “Ụkwụ ga na-ama m jijiji,”+Jehova, obiọma* gị nọ na-akwado m.+ Abụ Ọma 100:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na Jehova dị mma;+Obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi,+Ikwesị ntụkwasị obi ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ obiọma*+ Jehova mere na anyị anwụchabeghị,+ n’ihi na ebere ya agaghị agwụ agwụ.+
5 N’ihi na Jehova dị mma;+Obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi,+Ikwesị ntụkwasị obi ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+