Jenesis 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Ishmel, ndị a bụkwa aha ha dị ka èzí ha si dị nakwa dị ka ebe ha mara ụlọikwuu ndị a gbara ogige si dị:+ ndị isi iri na abụọ dị ka ebo ha si dị.+ Ọnụ Ọgụgụ 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Aha nwaanyị Midian ahụ e gburu bụ Kọzbaị nwa Zọọ;+ Zọọ bụ onyeisi ọnụmara ụlọ nna ya n’obodo Midian.+
16 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Ishmel, ndị a bụkwa aha ha dị ka èzí ha si dị nakwa dị ka ebe ha mara ụlọikwuu ndị a gbara ogige si dị:+ ndị isi iri na abụọ dị ka ebo ha si dị.+
15 Aha nwaanyị Midian ahụ e gburu bụ Kọzbaị nwa Zọọ;+ Zọọ bụ onyeisi ọnụmara ụlọ nna ya n’obodo Midian.+