Abụ Ọma 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụzọ Jehova niile bụ obiọma na eziokwuNye ndị na-edebe ọgbụgba ndụ ya+ na ihe ncheta ya.+ Abụ Ọma 71:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mụ onwe m kwa ga-eji ụbọ akwara too gị,+Aga m eto eziokwu gị, Chineke m.+Aga m eji une bụkuo gị abụ olu ụtọ, gị Onye Nsọ Izrel.+ Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike. Aịzaya 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+ Luk 1:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 ọ ga-emere Ebreham na mkpụrụ ya ruo mgbe ebighị ebi, dị nnọọ ka ọ gwara nna nna anyị hà.”+
22 Mụ onwe m kwa ga-eji ụbọ akwara too gị,+Aga m eto eziokwu gị, Chineke m.+Aga m eji une bụkuo gị abụ olu ụtọ, gị Onye Nsọ Izrel.+
4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.
20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+