Abụ Ọma 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụzọ Jehova niile bụ obiọma na eziokwuNye ndị na-edebe ọgbụgba ndụ ya+ na ihe ncheta ya.+ Abụ Ọma 108:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na obiọma* gị dị ukwuu ruo n’eluigwe,+Eziokwu gị dịkwa ukwuu ruo na mbara igwe.+ Abụ Ọma 138:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị,+N’ihi obiọma* gị+ nakwa n’ihi eziokwu gị.+N’ihi na i mewo ka okwu gị dị ebube+ karịa ọbụna aha gị dum.+ Abụ Ọma 146:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye bụ́ onye eziokwu ruo mgbe ebighị ebi,+ Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+
2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị,+N’ihi obiọma* gị+ nakwa n’ihi eziokwu gị.+N’ihi na i mewo ka okwu gị dị ebube+ karịa ọbụna aha gị dum.+
6 Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye bụ́ onye eziokwu ruo mgbe ebighị ebi,+ Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+
3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+