Abụ Ọma 66:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-elegharaghị ekpere m anya,O wepụghịkwa obiọma* ya n’ebe m nọ.+ Abụ Ọma 115:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 115 Ọ bụghị anyị, Jehova, ọ bụghị anyị,+Kama ọ bụ aha gị ka ị ga-enye otuto+Dị ka obiọma* gị si dị, dị ka eziokwu gị si dị.+ Abụ Ọma 136:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 136 Keleenụ Jehova n’ihi na ọ dị mma:+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
20 Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-elegharaghị ekpere m anya,O wepụghịkwa obiọma* ya n’ebe m nọ.+
115 Ọ bụghị anyị, Jehova, ọ bụghị anyị,+Kama ọ bụ aha gị ka ị ga-enye otuto+Dị ka obiọma* gị si dị, dị ka eziokwu gị si dị.+