2 Samuel 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị. Abụ Ọma 86:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na obiọma ị na-egosi m dị ukwuu,+Ị napụtawokwa mkpụrụ obi m na Shiol, bụ́ ebe dị n’ime ime ala.+
15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị.
13 N’ihi na obiọma ị na-egosi m dị ukwuu,+Ị napụtawokwa mkpụrụ obi m na Shiol, bụ́ ebe dị n’ime ime ala.+