Job 33:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ napụtawo mkpụrụ obi m ka ọ ghara ịba n’olulu,+Ndụ m ga-ahụkwa ìhè.’ Abụ Ọma 56:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ+—Ọ̀ bụ na i meghị ka ụkwụ m ghara ịsụ ngọngọ?+—Ka m wee na-ejegharị n’ihu Chineke n’ìhè nke ndị dị ndụ.+ Abụ Ọma 116:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ,+Napụtakwa anya m n’anya mmiri, napụtakwa ụkwụ m ka ọ ghara ịkpọ n’ihe.+
13 N’ihi na ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ+—Ọ̀ bụ na i meghị ka ụkwụ m ghara ịsụ ngọngọ?+—Ka m wee na-ejegharị n’ihu Chineke n’ìhè nke ndị dị ndụ.+
8 Ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ,+Napụtakwa anya m n’anya mmiri, napụtakwa ụkwụ m ka ọ ghara ịkpọ n’ihe.+