Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Abụ Ọma 92:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Jehova!+Echiche gị miri emi nke ukwuu.+ Abụ Ọma 111:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọrụ Jehova dị ukwuu,+ ד [Dalet]Ndị niile ọ na-atọ ụtọ na-echebara ya echiche.+ Abụ Ọma 139:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eto gị n’ihi na i kere m n’ụzọ dị egwu, dịkwa ebube.+Ọrụ gị dị ebube,+Dị ka mkpụrụ obi m maara nke ọma.+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+
14 M ga-eto gị n’ihi na i kere m n’ụzọ dị egwu, dịkwa ebube.+Ọrụ gị dị ebube,+Dị ka mkpụrụ obi m maara nke ọma.+