Abụ Ọma 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Eluigwe na-akọsa ebube Chineke;+Mbara igwe na-akọkwa ọrụ aka ya.+ Abụ Ọma 92:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Jehova!+Echiche gị miri emi nke ukwuu.+ Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova, lee ka ọrụ gị si dị ọtụtụ!+I ji amamihe rụọ ha niile.+Ụwa jupụtara n’ihe ị rụrụ.+ Abụ Ọma 111:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọrụ Jehova dị ukwuu,+ ד [Dalet]Ndị niile ọ na-atọ ụtọ na-echebara ya echiche.+