Aịzaya 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo;+ ma okwu Chineke anyị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”+ 1 Pita 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ma okwu Jehova na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Nke a bụ “okwu”+ ahụ nke bụ́ ozi ọma e zisaara+ unu.