10 Onye na-anọ ná mmalite kwuo ihe ga-eme n’ikpeazụ,+ onye na-anọkwa n’oge dị anya gara aga kwuo ihe a na-emebeghị eme.+ Onye na-asị, ‘Ihe m kpebiri ga-adịgide,+ ọ bụkwa ihe niile dị m ụtọ ka m ga-eme’;+
18 n’ihi na n’ezie, ana m asị unu na ọ dị mfe eluigwe na ụwa ịgabiga+ karịa otu mkpụrụ akwụkwọ kasị nta ma ọ bụ otu akụkụ mkpụrụ akwụkwọ nke dị n’Iwu ahụ ịgabiga ma ọlị, ihe niile e dere n’ime ya agharakwa imezu.+