Ọpụpụ 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ụbọchị isii ka Jehova kere eluigwe na ụwa, oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+ o wee zuwe ike n’ụbọchị nke asaa.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji gọzie ụbọchị izu ike ma mee ka ọ dị nsọ.+
11 N’ihi na ụbọchị isii ka Jehova kere eluigwe na ụwa, oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+ o wee zuwe ike n’ụbọchị nke asaa.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji gọzie ụbọchị izu ike ma mee ka ọ dị nsọ.+