Diuterọnọmi 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Debe ụbọchị izu ike iji doo ya nsọ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu,+