Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 16:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 O wee gwa ha, sị: “Ọ bụ ihe Jehova kwuru. Echi, a ga-edebe ụbọchị izu ike bụ́ ụbọchị izu ike dị nsọ a na-edebere Jehova.+ Gheenụ nke unu nwere ike ighe, siekwanụ nke unu nwere ike isi,+ debekwaranụ onwe unu nke ọ bụla fọrọ, dị ka ihe unu ga-edebe ruo ụtụtụ.”

  • Ọpụpụ 20:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “Cheta ụbọchị izu ike ka i doo ya nsọ,+

  • Ọpụpụ 31:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 “Ma gị onwe gị, gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Unu ga-edebe ụbọchị izu ike m karịsịa,+ n’ihi na ọ bụ ihe ịrịba ama n’etiti mụ na unu n’ọgbọ niile unu ka unu wee mara na mụ onwe m bụ Jehova onye na-edo unu nsọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya