Ezikiel 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M nyekwara ha ụbọchị izu ike m,+ ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama n’etiti mụ na ha,+ ka ha wee mara na mụ onwe m bụ Jehova, onye na-edo ha nsọ. Jọn 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jiri eziokwu doo ha nsọ;+ okwu gị+ bụ eziokwu.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka Chineke nke udo+ doo unu nsọ n’ụzọ zuru ezu.+ Ebe unu gbasiri ike n’ụzọ niile, ka mmụọ na mkpụrụ obi na ahụ́ unu bụ́ ụmụnna anyị bụrụ nke e chebere n’ụzọ na-enweghị ihe ịta ụta n’oge ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+
12 M nyekwara ha ụbọchị izu ike m,+ ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama n’etiti mụ na ha,+ ka ha wee mara na mụ onwe m bụ Jehova, onye na-edo ha nsọ.
23 Ka Chineke nke udo+ doo unu nsọ n’ụzọ zuru ezu.+ Ebe unu gbasiri ike n’ụzọ niile, ka mmụọ na mkpụrụ obi na ahụ́ unu bụ́ ụmụnna anyị bụrụ nke e chebere n’ụzọ na-enweghị ihe ịta ụta n’oge ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+