Ezikiel 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M gwakwara ha ka ha na-edebe ụbọchị izu ike m,+ ka ọ bụrụ ihe ga-egosi na mụ na ha gbara ndụ,+ ka ha wee mara na ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, mere ka ha dịrị nsọ.
12 M gwakwara ha ka ha na-edebe ụbọchị izu ike m,+ ka ọ bụrụ ihe ga-egosi na mụ na ha gbara ndụ,+ ka ha wee mara na ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, mere ka ha dịrị nsọ.