Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 20:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “Cheta ụbọchị izu ike ka i doo ya nsọ,+

  • Levitikọs 23:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “‘Ụbọchị isii ka a ga-arụ ọrụ, ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike, nke a ga-ezu naanị ike na ya,+ ọ bụ mgbakọ dị nsọ. Unu agaghị arụ ụdị ọrụ ọ bụla. Ọ bụ ụbọchị izu ike nye Jehova n’ebe niile unu bi.+

  • Levitikọs 23:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘N’ọnwa nke asaa,+ n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-ezu naanị ike, ụbọchị a ga-eji ụda opi na-echeta,+ ọ bụ mgbakọ dị nsọ.+

  • Levitikọs 23:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Ọ bụ ụbọchị izu ike, nke unu ga-ezu naanị ike na ya,+ unu ga-emekpakwa+ mkpụrụ obi unu ahụ́ n’ụbọchị nke itoolu n’ọnwa ahụ, ná mgbede ya. Unu ga-edebe ụbọchị izu ike unu malite ná mgbede ruo ná mgbede.”

  • Levitikọs 25:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ma n’afọ nke asaa, ala ga-ezu nnọọ ike,+ bụ́ izu ike a ga-edebere Jehova. Unu agaghị agha mkpụrụ n’ubi unu, unu agaghịkwa akwacha ubi vaịn unu.

  • Levitikọs 25:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Afọ Jubili ka afọ nke iri ise ga-abụrụ unu.+ Unu agaghị agha mkpụrụ, unu agaghịkwa ewere ihe mkpụrụ dapụrụ adapụ mịpụtara, unu agaghịkwa aghọrọ mkpụrụ nke osisi vaịn a na-akwachaghị akwacha mịrị.+

  • Diuterọnọmi 5:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “‘Debe ụbọchị izu ike iji doo ya nsọ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu,+

  • Nehemaya 9:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 I mekwara ka ha mara ụbọchị izu ike gị dị nsọ,+ i sitekwara n’aka ohu gị Mozis+ nye ha ntụziaka na ụkpụrụ na iwu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya