Matiu 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na Nwa nke mmadụ bụ+ Onyenwe ụbọchị izu ike.”+ Matiu 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ebe ọ dị otú a, lee ka mmadụ si dị oké ọnụ ahịa karịa atụrụ!+ Ya mere, ọ bụ ihe iwu kwadoro ime ezi ihe n’ụbọchị izu ike.” Ndị Rom 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 na a ga-emekwa ka ihe e kere eke+ nwere onwe+ ya pụọ n’ịbụ ohu nke ire ure ma nweta nnwere onwe dị ebube nke ụmụ Chineke.
12 Ebe ọ dị otú a, lee ka mmadụ si dị oké ọnụ ahịa karịa atụrụ!+ Ya mere, ọ bụ ihe iwu kwadoro ime ezi ihe n’ụbọchị izu ike.”
21 na a ga-emekwa ka ihe e kere eke+ nwere onwe+ ya pụọ n’ịbụ ohu nke ire ure ma nweta nnwere onwe dị ebube nke ụmụ Chineke.