Ndị Hibru 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ma onye na-edo ha nsọ ma ndị a na-edo nsọ+ sitechara n’otu onye,+ n’ihi nke a, ihere adịghị eme ya ịkpọ ha “ụmụnna,”+ 1 Pita 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 dị ka Chineke bụ́ Nna bu ụzọ mara,+ ndị e ji mmụọ nsọ doo nsọ,+ ka unu wee bụrụ ndị na-erube isi na ndị e fesara+ ọbara Jizọs Kraịst:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dị ukwuu dịrị unu.+
11 N’ihi na ma onye na-edo ha nsọ ma ndị a na-edo nsọ+ sitechara n’otu onye,+ n’ihi nke a, ihere adịghị eme ya ịkpọ ha “ụmụnna,”+
2 dị ka Chineke bụ́ Nna bu ụzọ mara,+ ndị e ji mmụọ nsọ doo nsọ,+ ka unu wee bụrụ ndị na-erube isi na ndị e fesara+ ọbara Jizọs Kraịst:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dị ukwuu dịrị unu.+