Ọpụpụ 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Cheta ụbọchị izu ike ka i doo ya nsọ,+ Levitikọs 19:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘Unu ga na-edebe ụbọchị izu ike m,+ unu ga na-atụkwa ebe nsọ m ụjọ.+ Abụ m Jehova. Ndị Kọlọsi 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ihe ndị ahụ bụ onyinyo+ nke ihe gaje ịbịa, ma ihe bụ́ ezie+ dịịrị Kraịst.+