Ọnụ Ọgụgụ 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee gbasasịa gaa na-ekporo+ ya ma na-egwe ya na nkume ma ọ bụ na-asụ ya n’ikwe, ha na-esikwa ya n’ite e ji esi nri+ ma ọ bụ jiri ya mee achịcha, ọ na-atọ ka achịcha dị ụtọ nke a gwara mmanụ.+
8 Ha wee gbasasịa gaa na-ekporo+ ya ma na-egwe ya na nkume ma ọ bụ na-asụ ya n’ikwe, ha na-esikwa ya n’ite e ji esi nri+ ma ọ bụ jiri ya mee achịcha, ọ na-atọ ka achịcha dị ụtọ nke a gwara mmanụ.+