Jenesis 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka ọ na-eru n’ụbọchị nke asaa, Chineke rụchara ọrụ ya nke ọ nọ na-arụ, o wee zuwe ike n’ụbọchị nke asaa n’ọrụ ya niile nke ọ rụrụ.+ Ndị Hibru 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na o kwuru n’otu ebe banyere ụbọchị nke asaa, sị: “Chineke zuru ike n’ụbọchị nke asaa n’ọrụ ya niile,”+
2 Ka ọ na-eru n’ụbọchị nke asaa, Chineke rụchara ọrụ ya nke ọ nọ na-arụ, o wee zuwe ike n’ụbọchị nke asaa n’ọrụ ya niile nke ọ rụrụ.+
4 N’ihi na o kwuru n’otu ebe banyere ụbọchị nke asaa, sị: “Chineke zuru ike n’ụbọchị nke asaa n’ọrụ ya niile,”+