Abụ Ọma 44:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Chineke ka anyị ga-enye otuto ogologo ụbọchị dum,+Anyị ga-etokwa aha gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Sila. Abụ Ọma 54:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-eji obi m dum chụọrọ gị àjà.+Jehova, m ga-eto aha gị n’ihi na ọ dị mma.+ Abụ Ọma 115:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 115 Ọ bụghị anyị, Jehova, ọ bụghị anyị,+Kama ọ bụ aha gị ka ị ga-enye otuto+Dị ka obiọma* gị si dị, dị ka eziokwu gị si dị.+ Jọn 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Emewo m ka aha gị pụta ìhè nye ndị i si n’ụwa nye m.+ Ha bụ nke gị, i nyekwara m ha, ha edebewokwa okwu gị.
8 Ọ bụ Chineke ka anyị ga-enye otuto ogologo ụbọchị dum,+Anyị ga-etokwa aha gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Sila.
115 Ọ bụghị anyị, Jehova, ọ bụghị anyị,+Kama ọ bụ aha gị ka ị ga-enye otuto+Dị ka obiọma* gị si dị, dị ka eziokwu gị si dị.+
6 “Emewo m ka aha gị pụta ìhè nye ndị i si n’ụwa nye m.+ Ha bụ nke gị, i nyekwara m ha, ha edebewokwa okwu gị.