Abụ Ọma 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-eto Jehova dị ka ezi omume ya si dị,+M ga-abụkukwa aha+ Jehova bụ́ Onye Kasị Elu abụ olu ụtọ.+ Abụ Ọma 52:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na i mewo ihe;+M ga-enwekwa olileanya n’aha gị n’ihu ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ n’ihi na ọ dị mma.+
17 M ga-eto Jehova dị ka ezi omume ya si dị,+M ga-abụkukwa aha+ Jehova bụ́ Onye Kasị Elu abụ olu ụtọ.+
9 M ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na i mewo ihe;+M ga-enwekwa olileanya n’aha gị n’ihu ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ n’ihi na ọ dị mma.+