Abụ Ọma 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+ Abụ Ọma 54:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-eji obi m dum chụọrọ gị àjà.+Jehova, m ga-eto aha gị n’ihi na ọ dị mma.+ Abụ Ọma 123:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Dị ka ndị na-eje ozi na-ele nna ha ukwu anya n’aka,+Dị ka nwaanyị na-eje ozi na-ele nne ya ukwu anya n’aka,+Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe o meere anyị amara.+ Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ N’ime ya ka onye ezi omume na-agbaba, e wee chebe ya.+
14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+
2 Lee! Dị ka ndị na-eje ozi na-ele nna ha ukwu anya n’aka,+Dị ka nwaanyị na-eje ozi na-ele nne ya ukwu anya n’aka,+Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe o meere anyị amara.+