Abụ Ọma 31:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nweenụ obi ike, ka obi siekwa unu ike,+Unu niile ndị na-echere Jehova.+ Aịzaya 40:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ma ndị nwere olileanya+ n’ebe Jehova nọ ga-enwetaghachi ike.+ Ha ga-eji nku fegoo n’elu dị ka ugo.+ Ha ga-agba ọsọ ma ike agaghị agwụ ha. Ha ga-eje ije ma ha agaghị ada mbà.”+
31 ma ndị nwere olileanya+ n’ebe Jehova nọ ga-enwetaghachi ike.+ Ha ga-eji nku fegoo n’elu dị ka ugo.+ Ha ga-agba ọsọ ma ike agaghị agwụ ha. Ha ga-eje ije ma ha agaghị ada mbà.”+