Ọpụpụ 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Unu onwe unu ahụwo ihe m mere ndị Ijipt,+ ka m wee buru unu na nku ugo bute unu n’ebe m nọ.+