Diuterọnọmi 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Dị nnọọ ka ugo si akpasu akwụ́ ya,Na-erugharị n’elu ụmụ ya,+Gbasaa nku ya, buru ha,Buru ha na nku ya,+ Aịzaya 63:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi nke ya zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha n’ihi ịhụnanya na ọmịiko ya,+ o wee bulie ha, na-ekukwa ha ụbọchị niile kemgbe oge dị anya gara aga.+
11 Dị nnọọ ka ugo si akpasu akwụ́ ya,Na-erugharị n’elu ụmụ ya,+Gbasaa nku ya, buru ha,Buru ha na nku ya,+
9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi nke ya zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha n’ihi ịhụnanya na ọmịiko ya,+ o wee bulie ha, na-ekukwa ha ụbọchị niile kemgbe oge dị anya gara aga.+