Diuterọnọmi 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt. Abụ Ọma 106:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee zọpụta ha n’aka onye kpọrọ ha asị,+Gbapụtakwa ha n’aka onye iro.+
8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt.