Ọpụpụ 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Unu onwe unu ahụwo ihe m mere ndị Ijipt,+ ka m wee buru unu na nku ugo bute unu n’ebe m nọ.+ Diuterọnọmi 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 nakwa n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe ị hụrụ otú Jehova bụ́ Chineke gị si kuru gị+ dị ka nwoke si eku nwa ya, n’ebe niile unu jegharịrị ruo mgbe unu bịarutere ebe a.’+
31 nakwa n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe ị hụrụ otú Jehova bụ́ Chineke gị si kuru gị+ dị ka nwoke si eku nwa ya, n’ebe niile unu jegharịrị ruo mgbe unu bịarutere ebe a.’+