Ọpụpụ 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Unu onwe unu ahụwo ihe m mere ndị Ijipt,+ ka m wee buru unu na nku ugo bute unu n’ebe m nọ.+ Diuterọnọmi 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Dị nnọọ ka ugo si akpasu akwụ́ ya,Na-erugharị n’elu ụmụ ya,+Gbasaa nku ya, buru ha,Buru ha na nku ya,+
11 Dị nnọọ ka ugo si akpasu akwụ́ ya,Na-erugharị n’elu ụmụ ya,+Gbasaa nku ya, buru ha,Buru ha na nku ya,+