Abụ Ọma 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+ Aịzaya 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha:+ “Dịnụ ike.+ Unu atụla egwu.+ Lee! Chineke unu ga-abịa ịbọ ọbọ,+ Chineke ga-abịa ịkwụ ụgwọ.+ Ya onwe ya ga-abịa zọpụta unu.”+
14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+
4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha:+ “Dịnụ ike.+ Unu atụla egwu.+ Lee! Chineke unu ga-abịa ịbọ ọbọ,+ Chineke ga-abịa ịkwụ ụgwọ.+ Ya onwe ya ga-abịa zọpụta unu.”+