1 Ndị Eze 18:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Aka Jehova dịkwasịrị Ịlaịja,+ o wee kee ájị̀ n’úkwù,+ buru Ehab ụzọ gbaruo Jezril.+ Abụ Ọma 84:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha ga na-eje ije ma na-enwewanye ike;+Onye nke ọ bụla na-abịa n’ihu Chineke n’ime Zayọn.+